Joshua 6:14 Bible Nso (IGBOB)

N'ubọchi nke-abua ha we b͕a obodo ahu buruburu otù ub͕ò, we laghachi n'ọmuma-ulo-ikwū: otú a ka ha mere ubọchi isi.

Joshua 6

Joshua 6:11-22