Joshua 21:43 Bible Nso (IGBOB)

Jehova we nye Israel ala ahu nile nke Ọ ṅuru iyi inye ndi bu nna-ha; ha we nweta ya, we biri nime ya.

Joshua 21

Joshua 21:37-45