Joshua 2:9 Bible Nso (IGBOB)

ọ si ndikom ahu, Amawom na Jehova enyewo unu ala nka, amawokwam na oké ujọ-unu adakwasiwo ayi, amawokwam na ndi nile nēbi n'ala nka ab͕azewo n'iru unu.

Joshua 2

Joshua 2:3-13