Joshua 2:23 Bible Nso (IGBOB)

Ndikom abua ahu we laghachi, si n'ugwu ahu rida, we gabiga, biakute Joshua nwa Nun; ha we kọrọ ya ihe nile nke dakwasiri ha.

Joshua 2

Joshua 2:22-24