Joshua 19:49 Bible Nso (IGBOB)

Ha we mesia ka eketa ala ahu dika ókè-ala-ya nile si di; umu Israel we nye Joshua nwa Nun ihe-nketa n'etiti ha:

Joshua 19

Joshua 19:40-51