Joshua 18:22-27 Bible Nso (IGBOB)

22. na Bet-araba, na Zemaraim, na Bet-el;

23. na Avim, na Para, na Ọfra;

24. na Kefa-amoni, na Ọfni, na Geba; obodo iri na abua na obodo ntà ha:

25. na Gibeon, na Rema, na Beirot;

26. na Mizpeh, na Kefira, na Moza;

27. na Rekem, na Iapeel, na Tarala;

Joshua 18