Joshua 15:54-58 Bible Nso (IGBOB)

54. na Humta, na Kiriat-aba (nke ahu bu Hebron), na Zioa; obodo iteghete na obodo ntà ha.

55. Maon, na Kamel, na Zif, na Juta;

56. na Jesreel; na Jokdeam, na Zanoa;

57. na Kain, na Gibea, na Timna; obodo iri na obodo ntà ha.

58. Halhul, na Bet-zua, na Gedoa;

Joshua 15