Joshua 10:12 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ahu Joshua gwara Jehova okwu n'ubọchi Jehova rara ndi-Amorait nye n'iru umu Israel; o we si n'anya Israel,Anyanwu, guzo du n'elu Gibeon;Gi Ọnwa kwa, na ndagwurugwu Ajalon.

Joshua 10

Joshua 10:7-19