Joshua 1:16 Bible Nso (IGBOB)

Ha we za Joshua, si, Ihe nile nke I nyeworo ayi n'iwu, ayi gēme ya, ebe ọ bula i gēziga ayi, ayi gēje ya.

Joshua 1

Joshua 1:12-18