Jọn 9:3 Bible Nso (IGBOB)

Jisus zara, si, Onye a emehieghi, ndi muru ya emehieghi kwa: kama ka ọlu Chineke we puta ìhè n'aru ya.

Jọn 9

Jọn 9:1-12