Jọn 9:25 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere onye ahu zara, si, Ma Ọ bu onye-nmehie, amataghm: otù ihe ka m'matara, na, ebe m'kpururi ìsì, ub͕u a anamahu uzọ.

Jọn 9

Jọn 9:23-29