Jọn 6:46-48 Bible Nso (IGBOB)

46. Ọ bughi na madu ọ bula ahuwo Nnam, ma-ọbughi Onye ahu Nke si n'ebe Chineke nọ puta, Onye ahu ahuwo Nnam.

47. N'ezie, n'ezie, asim unu, Onye nēkwere nēnwe ndu ebighi-ebi.

48. Mu onwem bu nri nke nēnye ndu.

Jọn 6