Jọn 5:19 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere Jisus zara, si ha,N'ezie, n'ezie asim unu, Ọkpara apughi ime ihe ọ bula n'Onwe-ya, ma-ọbughi ihe Ọ huru na Nna-Ya nēme: n'ihi na ihe ọ bula Ya onwe-ya nēme, ndia ka Ọkpara-Ya nēme kwa otú ahu.

Jọn 5

Jọn 5:16-22