Jọn 4:39 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọtutu ndi Sameria si n'obodo ahu kwere na Ya n'ihi okwu nwanyi ahu, onye b͕ara àmà, si, Ọ gwaram ihe nile m'mere.

Jọn 4

Jọn 4:30-44