Jọn 4:22 Bible Nso (IGBOB)

Unu onwe-unu nākpọ isi ala nye ihe unu nāmatagh: ayi onwe-ayi nākpọ isi ala nye ihe ayi matara: n'ihi na nzọputa si n'etiti ndi-Ju puta.

Jọn 4

Jọn 4:15-30