Jọn 3:22 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ihe ndia gasiri Jisus na ndi nēso uzọ-Ya biara n'ala Judia; n'ebe ahu ka Ya na ha nānọgide, Ọ nēme kwa baptism.

Jọn 3

Jọn 3:12-25