Jọn 21:3 Bible Nso (IGBOB)

Saimon Pita si ha, Anamaga ib͕u azù. Ha si ya, Ayi onwe-ayi gēso kwa gi je. Ha puru, ba n'ub͕ọ-ha; ma n'abali ahu ha egbughi ihe ọ bula.

Jọn 21

Jọn 21:1-8