Jọn 20:4 Bible Nso (IGBOB)

Ha abua we b͕a ọsọ n'otù: onye ọzọ ahu nke nēso uzọ Jisus we b͕a kari Pita, buru uzọ biarue ílì ahu;

Jọn 20

Jọn 20:2-10