Jọn 20:31 Bible Nso (IGBOB)

ma edewo ihe ndia n'akwukwọ, ka unu we kwere na Jisus bu Kraist ahu, Ọkpara Chineke; ka unu we nwe kwa ndu n'aha-Ya n'ihi na unu kwere.

Jọn 20

Jọn 20:24-31