Jọn 20:1 Bible Nso (IGBOB)

Ma n'ubọchi mbu nke ízù ubọchi asa n'isi-ututu, mb͕e chi akābọghi, Meri Magdalini biaruru ílì ahu, we hu nkume-ya na ewepuwo ya n'ílì.

Jọn 20

Jọn 20:1-3