Jọn 19:7 Bible Nso (IGBOB)

Ndi-Ju zara ya, si, Ayi onwe-ayi nwere iwu, ma dika iwu ahu si di O kwesiri inwu ọnwu, n'ihi na O mere Onwe-ya Ọkpara Chineke.

Jọn 19

Jọn 19:2-13