Jọn 17:3 Bible Nso (IGBOB)

Ma nka bu ndu ebighi-ebi ahu, ka ha mara Gi, Nke nání Gi bu ezi Chineke, mara kwa Onye I zitere, bú Jisus Kraist.

Jọn 17

Jọn 17:2-10