Jọn 16:30 Bible Nso (IGBOB)

Ub͕u a ayi nāmata na I matara ihe nile, na ọ dighi kwa Gi nkpà ka onye ọ bula jua Gi: nka ka ayi ji kwere na I siri n'ebe Chineke nọ puta.

Jọn 16

Jọn 16:25-33