Jọn 15:2 Bible Nso (IGBOB)

Alaka ọ bula nimem nke nādighi-ami nkpuru, O wepu ya: alaka ọ bula nke nāmi nkpuru, O nēme kwa ya ka ọ di ọcha, ka o we mia nkpuru kari.

Jọn 15

Jọn 15:1-6