Jọn 14:7 Bible Nso (IGBOB)

Ọ buru na unu maramri, unu gāmatawo-kwa-ri Nnam: site n'ub͕u a unu mara Ya, unu ahuwo kwa Ya.

Jọn 14

Jọn 14:1-16