Jọn 13:34 Bible Nso (IGBOB)

Iwu ọhu M'nēnye unu, ka unu hurita ibe-unu n'anya; dika M'huru unu n'anya, ka unu onwe-unu hurita kwa ibe-unu n'anya.

Jọn 13

Jọn 13:28-38