Jọn 13:27 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e enyesiri ya iberibe achicha ahu, mb͕e ahu Setan batara nime onye ahu. Ya mere Jisus si ya, Ihe i nēme, me ya ọsọsọ.

Jọn 13

Jọn 13:20-30