Jọn 12:47 Bible Nso (IGBOB)

Ọ buru kwa na onye ọ bula anu okwum, ghara idebe ha, Mu onwem agaghi-ekpe ya ikpé: n'ihi na abiaghm ka M'kpe uwa ikpé, kama ka M'zọputa uwa.

Jọn 12

Jọn 12:37-50