Jọn 11:35-37 Bible Nso (IGBOB)

35. Anya-miri puru n'anya Jisus.

36. Ya mere ndi-Ju nāsi, Le otú Ọ huru ya n'anya!

37. Ma ufọdu nime ha siri, Onye a, Nke meghere anya onye ahu kpuru ìsì, Ọ̀ pughi ime kwa ka nwoke a ghara inwu anwu?

Jọn 11