Jọn 11:2 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ bu Meri ahu nke were manu-otite te Onye-nwe-ayi, were kwa agiri-isi-ya hicha ukwu-Ya abua, onye aru nwa-nne-ya nwoke, bú Lazarọs, nādighi ike.

Jọn 11

Jọn 11:1-9