Jọn 10:41-42 Bible Nso (IGBOB)

41. Ọtutu madu we biakute Ya; ha nāsi kwa, N'ezie ọ dighi ihe-iriba-ama Jọn mere: ma ka ha ra, bú ihe Jọn kwuru bayere Onye a, bu ezi-okwu

42. Ọtutu madu we kwere na Ya n'ebe ahu.

Jọn 10