Jọn 10:40 Bible Nso (IGBOB)

O we je ọzọ gabiga n'ofè Jọdan rue ebe Jọn nēme baptism na mbu; O we n-ogide n'ebe ahu.

Jọn 10

Jọn 10:35-41