Jọn 10:38 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ buru na aluam ha, ọbuná ma asi na unu ekweghi Mu onwem, nēkwerenu ọlum: ka unu we mara nāmagide kwa na Nnam di nimem, na Mu onwem di kwa nime Nnam.

Jọn 10

Jọn 10:30-42