Jọn 10:17 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi nka ka Nnam nāhum n'anya, n'ihi na Mu onwem nātọb͕ọ ndum, ka M'we nara ya ọzọ.

Jọn 10

Jọn 10:7-27