Jọn 1:51 Bible Nso (IGBOB)

Ọ si kwa ya, N'ezie, asim unu, Unu gāhu elu-igwe ka emegheworo ya, hu kwa ndi-mọ-ozi nke Chineke ka ha nārigo nārida kwa n'aru Nwa nke madu.

Jọn 1

Jọn 1:45-51