Jọn 1:47 Bible Nso (IGBOB)

Jisus huru Nataniel ka ọ nābiakute Ya, O we kwue okwu bayere ya, si, Le, onye Israel n'ezie, onye aghughọ nādighi ya n'aru!

Jọn 1

Jọn 1:40-51