Jọn 1:38 Bible Nso (IGBOB)

Jisus we chigharia, kiri ha ka ha nēso Ya, Ọ si ha, Gini ka unu nāchọ? Ha we si Ya, Rabai (nke isi-ya bu, ma asugharia ya, Onye-ozizí), òle ebe I bi?

Jọn 1

Jọn 1:33-44