Jọn 1:25 Bible Nso (IGBOB)

Ha we jua ya, si ya, Ọ̀ bu kwa gini mere i nēme baptism, ma ọ buru na gi onwe-gi abughi Kraist ahu, ma i bughi Elaija, ma i bughi onye-amuma ahu?

Jọn 1

Jọn 1:20-31