Jọn 1:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Na mbu ka Okwu ahu diri, Okwu ahu na Chineke dikwara, Okwu ahu buru kwa Chineke.

2. Onye ahu na Chineke diri na mbu.

3. Ekère ihe nile site n'aka-Ya; ekèghi kwa otù ihe ọ bula nke ekèworo ma Ọ nọghi ya.

Jọn 1