14. Onye agākpaji okwukwe efu ya,Ntukwasi-obi-ya bu kwa ulo ududo.
15. Ọ gādabere n'aru ulo-ya, ma ọ gaghi-eguzo:Ọ gējide ya, ma ọ gaghi-eguzosi ike.
16. Dika osisi ndu ka ọ di n'iru anyanwu,Ome-ya nēpusa n'ubi-ya ab͕ara ogige.
17. Nkpọrọgwu-ya nēkekọta onwe-ha n'aru obo nkume,Ọ nāhu ebe nkume anya.
18. Ọ buru na esi n'ebe-ya loda ya,Ọ gāgọnari kwa ya, si, Ahughm i.