Job 6:4 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na àkú nile nke Onye puru ime ihe nile di nimem,Nke ńsí-ha ka mọm nāṅuIhe-egwu Chineke nēdo onwe-ha n'usoro imegidem.

Job 6

Job 6:1-5