Job 42:3 Bible Nso (IGBOB)

Ònye bu onye a nke nēzobe ndum-ọdu n'enweghi ọmuma-ihe?N'ihi ya ka m'gosiworo ihe nke m'nādighi-aghọta,Ihe dikaririm ebube, nke m'nādighi-amata.

Job 42

Job 42:2-4