Job 42:14 Bible Nso (IGBOB)

O we kpọ aha nwayi mbu, Jemaima; na aha nwayi nke-abua, Kezaia; na aha nwayi nke-atọ, Keren-hapuk.

Job 42

Job 42:8-17