Job 38:12-14 Bible Nso (IGBOB)

12. Site na nmalite ubọchi-gi ọ̀ di mb͕e i nyere ututu iwu,Me chi-ọbubọ ka ọ mara ọnọdu-ya;

13. Ka o we jide akuku nile nke uwa aka,Ewe si nime ya rurupu ndi nēmebe iwu?

14. Ọ nāb͕anwe onwe-ya dka urọ akàrà;Ha nēguzo kwa onwe-ha dika uwe:

Job 38