Job 38:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Jehova we si n'oké ifufe za Job, si,

2. Ònye bu onye a nke nēme ka ndum-ọdu b͕a ọchichiriSite n'okwu ọmuma-ihe nādighi?

3. Biko, ke ihe-ọkiké n'úkwù-gi dika onye di ike:M'gāju kwa gi, gi me kwa ka M'mara.

Job 38