Job 34:1-5 Bible Nso (IGBOB)

1. Elaihu we nāza, si,

2. Ndi-amam-ihe, nurunu okwum nile;Ndi mara ihe kwa, ṅanun nti.

3. N'ihi na nti nānwa okwu nile,Okpo-ọnu nēdetu kwa ihe-oriri.

4. Ka ayi rọputara onwe-ayi ikpé:Ka ayi mara n'etiti onwe-ayi ihe di nma.

5. N'ihi na Job siri, Abum onye ezi omume,Ma Chineke ewezugawo ikpém:

Job 34