Job 30:3 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi ihe-ukọ na n'ihi agu ha bu ndi nēnweghi ike imu nwa:Ha bu ndi nēwere ezé-ha kọ̀cha ala ọkpọ-nku, nke bu nkpọnkpọ ebe na ebe tọb͕ọrọ n'efu na mb͕e gara aga.

Job 30

Job 30:1-5