Job 3:5 Bible Nso (IGBOB)

Ka ọchichiri na onyinyo ọnwu b͕aputa ya;Ka igwe-oji biri n'elu ya;Ka ihe nile nke nēme ka ubọchi b͕a ọchichiri me ka ọ tua egwu nke-uku.

Job 3

Job 3:1-12