Job 24:6 Bible Nso (IGBOB)

N'ọhia ka ha nile n'otù n'otù nwe nri-ha agwara agwa dika ihe-ubi;Ha nātutukọ kwa nkpuru-vine fọduru n'ubi-vine onye nēmebi iwu.

Job 24

Job 24:3-10