Ọ buru na i laghachikute Onye puru ime ihe nile, agēwuli gi elu dika ulo;I gēme ka ajọ omume di anya n'ebe ulo-ikwū-gi nile di.